HAPPY BIRTHDAY by Ifeanyi Mbagwu — Lyrics

Ifeanyi Mbagwu English Igbo Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

Ihe ọma bata ya na ndụ m o, Ihe ọma emego, a mụrụ gị n'ezigbo ụwa, ụwa amaka. Nwa Chukwu nyere anyị n'ụbọchị taa, ọ bụ Iheoma. Iheoma precious, happy birthday to you. May you always achieve ihe ọma dị mma, good things in life. Iheoma precious, happy birthday to you. I pray to God, I pray to God to bless you. Onye nwe anyị Chukwu biko gọzie Iheoma. Ogologo ndụ n'ahụ isi ike. Iheoma precious, Ifeanyichukwu happy birthday to you.

Download the sheet music

HAPPY BIRTHDAY

HAPPY BIRTHDAY

By Ifeanyi Mbagwu
Solfa
English, Igbo
1 page
0 Downloads
Celebrations Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want