Full Lyrics
INTRO
Chimle, chimle, Chimle, chimle,
Chimle, chimle, Chimle, chimle.
CHORUS
Halleluya Chimle,
Jehova Chim imela,
Ebigworomoria jimle,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 1
Ewu nnam nnem,
I b'uwa anyi gbue mo,
Ụmụ ụwa akpụchamisio,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 2
Ikwu n'ibe alala,
Ndị enyi malasasia,
Ebe m nwere Chineke,
A ga m atụrụ gị mma mma.
VERSE 3
Onye nwe m jide kiji,
Paparapụ kwa l'amaka.
Onye nwe m jide kiji,
Paparapụ kwa l'amaka.