Full Lyrics
Chim le, Chim le, Chim le,
Chim le, Chim le, Chim le,
Chim le, Chim le, Chim le.
Halleluya Chim le,
Chineke Chim imela, ebigworo m ọrịa
Chim le a gam atụrụ gị mma mma
Halleluya
Halleluya Chim le
Chim le O Chi mo, Chi mo, Chi mo, Chi mo, a gam atụrụ gị mma mma
Mma mma, mma mma, mma mma, mma mma, mma mma, mma mma, mma mma, mma mma
Mma mma, mma mma, mma mma, a gam atụrụ gị mma mma
Halleluya
Chim le, Chineke Chim imela ebigworo m ọrịa Chim le, a gam atụrụ gị mma mma
Ewu nnem nnem
Ibu wanyi gbue mo
Ụmụ ụwa kpachamisi o
A gam atụrụ gị mma mma
Ikwu n'ibe alala
Ndị enyi m alasasịa
Ebe m nwere Chineke a gam atụrụ gị mma mma
Onye nwe anyị jide kiji
Papa rapụkwala m aka
Onye nwe anyị jide kiji
Papa rapụkwala m aka
Papa rapụkwala m aka Chim le
Chim le
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le, Chim le, Chim le, Chim le, a gam atụrụ gị mma mma
Mma mma
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le
Chim le, Chim le, Chim le, Chim le a gam atụrụ gị mma mma
Halleluya
Chim le, Chineke Chim imela ebigworo m ọrịa Chim le a gam atụrụ gị mma mma