Full Lyrics
CHORUS
Chineke Onye nwe anyi
E jikọgọ madụ abụọ ndia
Ka ha bur'ofu m'ọdinma m'ọdinjọ
H'adirozi nkewa
H'adirozi nkewa
H'adirozi nkewa
H'adirozi nkewa
Mgbe nile h'adirozi nkewa
Ogologo ndu ha nile h'adirozi nkewa
VERSE 1
Na mbu oge Chineke kechara nwoke mbu
Bajupụta ebe nile
Ya mere (Name) hukwa di gi n'anya
Jeere ya ozi o
Ya mere (Name) hukwa nwunye gi n'anya
Legide ya anya o
Mgbe nile n'ime ndu gi
VERSE 2
Ndi asiri gabia n'eafe
Ndi nti sa gabia
Ndi ndu mọdu gabia
Mana Chineke gwa r'anyi n'ime nkwukwọ nsọ ya
S'ihe Chukwu jikọrọ
Madu afasala ya
CODA
Udo nke Chineke n'enye
Udo nke Chineke n'enye
Udo, udo nke Chineke
Udo nke Chineke n'enye
Udo nke Chineke n'enye
Udo, udo nke Chineke