Full Lyrics
CHORUS
Chineke Onye nweanyi Okaka,
Ejikogo madun buo ndin nu,
kaha bu r'ofu n'odi nma,
h'adirozin kewa, h'adirozin kewa,
di sita, n'unhu
h'adirozin kewa, h'adirozin kewa,
Ogologondu ha nile,
ha dirozin kewa.
VERSE 1
Oge Chineke kechara nwoke mbu kea nwanyi mbu
O gwara ha si "Tubaa juputa ebe nile"
VERSE 2
Ya mere (Name) hukwa di gi n'anya
(Name) jooro ya ozi,
Ozoa dighi kwa ezi'obo di rubore ya
VERSE 3
Ya mere (Name) hukwa nwunye gi n'anya
(Name) ibeide ya anya,
ozoh dighi kwa (Name) sopuru ya nybe nile ni men du
VERSE 4
Ndi asiri g'abia
Ndi n'ezie ndi ntisa g'a bia
ndu modu g'abia
mana Chineke gwar'anyi nireakwukwo nsoYa
s'ihe Chukwu jikoro madun to sala ya.
VERSE 5
Udo nke Chineke n'enye
Udo nke Chineke n'enye,
Ekper'anyi dobe nilo
Udo Umu n'aluolu
Udo Unum' n'azua hia
Udo Unu no n'ije
Udo Unu no n'ulo
Ma nandu ma n'onwu Udo
CODA
Udo nke Chineke n'unye.