Full Lyrics
[Chorus]
Obi mo, Onye nke mo,
Ihunanya mo, nkpisi ngum,
e muna gi g'ebi,
Ahapu wom nne,
biaka muna gi biri,
n'ime ihunanya Chukwu.
[Verse 1]
Udi mo, Ezigbo di mo,
fu gi bukwa ufu m,
Chukwu ker'uwa me,
emewo ya na,
mu na gi buzio ofu.
[Verse 2]
A kun'uba m'obu bughi ya jikoroa,
ih'obul'imere,
O bughi ya jikoroa,
bu onwegi k'ine nyi m,
ma nwokem'obu m,
ma nwanyi a,
okwu Chukwu kwuru,
kor'anyi n'ezie si na,
Kamalhunanya Chineke,
jikoro mu na gi mara na,
Chineke jikor'anyi,
Ihe niile anyi n'eme k'anyi jidesie Chukwu ike.