Gbanwoo Nu Uwe Unu by Ezemba — Lyrics

Ezemba Igbo Lenten Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Gbanwoonụ uwe ụnụ Yiri nwafe nkirinka Hụkwasịnụ ntụ n'isi Bulienụ ọnụ bebenụ akwa N'ihi nke Dinwenụ. VERSE 1 N'ihi n'ebere nke Chineke anyị Ebuka, b'agbaghara mmehie anyị. VERSE 2 Sinụ n'ụzọ ọjọọ ụnụ chigharịa Gbanwoonụ obi ụnụ ọjọọ Ọ bụnụ ịhụnanya ndị dị ọcha n'obi n'eme.

Download the sheet music

Gbanwoo Nu Uwe Unu

Gbanwoo Nu Uwe Unu

By Ezemba
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Lenten Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want