Full Lyrics
CHORUS
Onyeọbụna gbanite o,
Gbanite o,
K'anyi jebe nụ n'ụlọ nsọ,
N'ụlọ Chineke,
Gbanite o.
VERSE 1
Anyi abịa n'ụlọ gị,
Chukwuọma,
Anyi abịa n'ụlọ gị o,
Gọzie ndị nọ n'obi gị.
Gọzie be anyi Chukwuọma,
Doo anyi nsọ Chukwuọma.
VERSE 2
Ụmụ nwoke batawa,
Batawa,
Ụmụ nwanyị batawa biko,
Bata.
N'ụlọnsọ Chukwu,
Bata n'ụlọnsọ a gị o,
Batawa.
VERSE 3
Ịyọkọ kọ,
Mgbe anyi gaeje,
K'anyi jee n'ụlọ Chukwu o.
Ịyọ'o, kọ kọ kọ,
Were nụ ọṅụ gbanite,
Were nụ ọṅụ gbanite.
K'anyi jebe n'ụlọ Chukwu o,
Ịyọ'o, kọ kọ kọ,
Gbanite o.