Full Lyrics
INTRO
Gbaite k'ayi jee we k'ayi je we na bee Nna mo. Gbaite mo.
CHORUS
N'ob' ebube Chukw'ebube oye n'e du'ayi
je k'ayi je we na bee Chukwu,
bia nuo bee Chukwu.
VERSE 1
Ayi a bia wo i ja g' mma
ayi a bia wo i zo aha gi
n'uboshi Chukwu gozhi r'agozhi
gbaite o k'ayi kele Oye'oma
Oyeoma i ga d' n'ob' ebube...
VERSE 2
O k'ayi je na bee Chukwu
Gbaie fee ya n'obu Chukwu
Gbaie fee ya n'obu Chukwu
Gbaie fee ya n'obu Chukwu
Nar' o nar' gozhie'ayi Jesu mo
I gachi wa o ne ndu'ayi ma ne mmuo
nar' Nna aja'yi bu'mu gu n'achi
gozhie aja'yi bu umu gu ji bia'i fee gu
kelee n' Chukwu ke lee ya n'uju n'ob' ebube...
CODA
Bee Chukwu
O yeukwu O yeoma Chukwuoma
O zo wa r'ona anyi abia I kelee gu
ka'ayi kpo ishi an' sopuru
oye ker'ayi gbaite.