Gaba Oge Ezugo by Donatus Amusiogu U — Lyrics

Donatus Amusiogu U Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Gaba oge ezugo ka I za Chineke kere gị Onyenwem n'akpọ gị nwannem zulu ike gị VERSE 1 Elingwe k'ị n'ala obodo ọma Chineke aṅụrị juputara n'ime ya nwannem zulu ike gị VERSE 2 Ị bụ nwa Dinwenu site na Baptism Onye g'ajụ nwa Chineke ịba n'eligwe VERSE 3 Onyebere biko megheere y'ụzọ doo Ị gbakọba mmehie nile Onye g'ehu G'ilu n'ihu VERSE 4 O be akw'e bezina doo biko e bezina ezi nwanne n'ala n'eligwe obodo anyị

Download the sheet music

Gaba Oge Ezugo

Gaba Oge Ezugo

By Donatus Amusiogu U
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want