Full Lyrics Gaanụ n'ụwa niile Kwusaaranụ ihe niile E kere eke oziọma Toonụ Onye nwe anyị N'ọ dị mma d'ụ mmadụ niile N'ihi na ịhụnanya Ya siri ike N'isi udo Ya ihe Ya Naadịgide