Gaanu, Meenu Mba Nile by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Entrance songs Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Gaanụ, meenụ mba nile eh! Gaanụ meenụ ka mba nile buru ndị n'es'ụzọ mo, Ndị n'es'ụzọ m oge nile. VERSE 1 Bịanụ bịanụ k'anyị kweere Onyenw'anyị ukw'ọnụ K'anyị tisie mkp'ọnụ ike, tijere nkume nke nzọpụt'anyị Ndị n'es'ụzọ m oge nile. VERSE 2 K'anyị bịa n'iru Ya nye Y'ekele Were egwu n'ukwe tobe Ya Ụmụ nile bụ ndị nke Ya tobenu Ya. VERSE 3 Makana Onye nw'anyị bụ Chineke dielu, Eze kachasị, Eze kachasị Chi nile: Ndị n'es'ụzọ m, a na m asị o.

Download the sheet music

Gaanu, Meenu Mba Nile

Gaanu, Meenu Mba Nile

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
1 page
9 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns Entrance songs
1 0

More lyrics you may want