Full Lyrics
[INTRO]
Igbam chikili, chikili, chikili
Igbam chikili, chin chin chin
[TENOR SOLO]
Ote nkwu, bute mmanya nkwu, fe nkwu tetaluo
[SOPRANO]
Kpum' ebe nua, Oku ngwo, bute mmanya ngwo
Ka ma o ga adonite, k'o dolu n'afo
Ote nkwu o, Oku ngwo, weta nke I nwelu
[CHORUS]
Ka ma o ga adonite, k'o dolu n'afo
Ote nkwu bute mmanya k'o dolu n'afo
O bu mmanya nkwu, O bu mmanya ngwo
O bulu aka melu buta k'o do lu n'afo