Full Lyrics
VERSE 1
Omalugo, Omalugo nwa!
Nne m nyelu m ji na ejula.
Si m bul'uzo huo nwa ji mo!
Na m bul'uzo huo nw'ejula,
na ejula g'agbonyusiri m'oku!
M wee bul'uzo huo nw'ejula,
ejula gbonyusiara m'oku!
M wee bul'eju wee gab'igut'oku,
puta n'uzo zu nwa nnyennyee!
O si m Kirije! M si ya Kirije nke ya!
O si m Kirije! M si ya Kirije nke ya!
O bu n'Omalugo, Omalugo nwa!
VERSE 2
Omalugo, Omalugo nwa!
Nne ya nyelu ya ji na ejula.
Si ya bul'uzo huo nwa ji ya o!
Na O bul'uzo huo nw'ejula,
na ejula g'agbonyusiri ya oku!
O wee bul'uzo huo nw'ejula,
ejula gbonyusiara ya oku!
O wee bul'eju wee gab'igut'oku,
puta n'uzo zu nwa nnyennyee!
O si ya Kirije! O si ya Kirije nke ya!
O si ya Kirije! O si ya Kirije nke ya!
O bu n'Omalugo, Omalugo nwa!