Full Lyrics
[O JIM EME ONU]
SOPRANO SOLO
Ọ jị m eme ọnụ ihe ri a gị akọkwalam
Shianyi gị hụni ihem jiemere gio jia kọkwala m o.
TUTTI
Ọ jị m eme ọnụ ihe ri a gị akọkwalam
Shianyi gị hụni ihem jiemere gio jia kọkwala m o.
SECTION C
Ọ jị m eme ọnụ ihe ri a gị akọkwalam, akọkwalam.
Ọ jị m eme ọnụ ihe ri a gị o akọkwalam.
Ọ jị m eme ọnụ, Ọ jị m eme ọnụ, Ọ jị m eme ọnụ, Ọ jị m eme ọnụ, Ọ jị m eme ọnụ.
Ọ jị m eme ọnụ ihe ri a gị akọkwalam o
Shianyi gị hụni ihem jiemere gio jia kọkwala m o.
SOPRANO SOLO
Onye me arụmụnadị e
Onye me arụmụnadị bịa gburu m'a Kainuna o!
Onye me arụmụnadị bịa gburu m'a Kainuna o!
TUTTI
Onye me arụmụnadị e
Onye me arụmụnadị bịa gburu m'a Kainuna e.
Onye me arụmụnadị bịa gburu m'a Kainuna e.
[ONYE AGHALA NWANNE YA]
SOLO
Onye aghala nwanne ya, na nwanne bụ onyinye Chukwu.
Onye aghala nwanne ya, nwanne bụ ihe ukwu.
CHORUS
Delu delu ọ bụgwu n'akụ; delu delu.
SOPRANO
Onye aghala nwanne ya.
ALTO
Ọ bụ onyinye Chukwu.
TENOR
Izu ka nma na nne ji.
BASS
Ọ fụ daara nwanne ya.
SOPRANO
N'obi nwanne.
BASS
Egwu regwu nkịta.
Nwanne ya daara ya.
SOPRANO
Onye aghala nwanne ya.
CODA
Delu delu, delu delu, delu delu oh!
Delu delu, delu delu.