NWANNEM RAHU URA by Lucky O. Elueme — Lyrics

Lucky O. Elueme Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Mothers song Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nwannemu rahụ ụra, rahụ, nwannemu rahụ ụra, Rahụ ụra na nne gị naabịa, Rahụ ụra taa ta rahụ ụra, Rahụ ụra na nne gị naabịa ka ọ nye gị ara o. Rahụ ụra, rahụ ụra nw'ọma, Nne gị naabịa, nne gị naabịa, Ọ naabịa k'ọ nye gị ara o. Ebezi na nwa m o, na nne gị naabịa e o, Ọ naabịa e o, ọ naabịa. Nwannemu rahụ ụra, rahụ, nwannemu rahụ ụra, Rahụ ụra na nne gị naabịa, Rahụ ụra taa ta rahụ ụra, Rahụ ụra na nne gị naabịa ka ọ nye gị ara o.

Download the sheet music

NWANNEM RAHU URA

NWANNEM RAHU URA

By Lucky O. Elueme
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Mothers song
0 0

More lyrics you may want