Full Lyrics
[A]
Ịhụnanya, ịhụnanya, k'anyị n'achọ;
Ah ịhụnanya ah ịhụnanya eh ọ bụ ya k'anyị n'achọ.
[B]
Ịdị n'otu ụmụnne, ịdị n'otu wee biri n'udo
lovu nwantịntị, lovu amaka,
ịhụnanya eh ọ bụ ya k'anyị n'achọ.
[C]
Zụkọtanụ ụmụnnem k'anyị zụkọ were n'ụlị n'ofu obi
ma ịhụnanya k'anyị kwudosie ike
[D]
Were n'ofu obi k'anyị kwudosie ike.
were ịhụnanya kee n'ukwu dịk'uwe,
[E]
Chineke gọzie ụmụ gị, mee
ka ịhụnanya n'udo dịrị ha, gọzie ụmụ gị ma nyekwa ha udo,
K'anyị kwudosie ike, ike ya, ike ya!
[F]
K'anyị kwudosie, ike ya, ike ya!