Full Lyrics
Mgbe ịhụnanya abịa o,
Tutu,
Udo anyị n'ele abịa o,
Mgbe ihe anyị chọrọ abịa o.
We will keep jamming,
We will keep singing.
Eh, egwu ịhụnanya.
Ah ah ah, egwu ịhụnanya o, ịhụnanya.
Egwu ịhụnanya o, ịhụnanya.
K'anyị nwee ahụhụ li,
Bịa gbara m egwu,
O egwu ịhụnanya.