Full Lyrics
Ọ bụnị gbara kpakpankolo kpakpa,
Ọ bụnị mero kokommiri kom miri koko,
Ọ bụnị gwuru egwu a ja jan jaram janjan jam!
Kwanyere onwe gị ugwu zudi ke n'ị kago.
Ị kago! Ị kago! Ị kago nka!
Ị kago, ị kago, ị kago nka!
Ị mere bred gbara m krismas?!
Ị kago nka eh! Ị kagonka,
Ị kago, ị kago nka!
Ị kago! Ị siri nni a ja?!
Ị gbata taya?!
Ị siri nni a ja?!
Ị kwụyo sọ?!
Ị kago! Ị kago nka eh!
Ị kagonka, ị kago, ị kago nka eh!
Ị kago, ị kago nka eh! Ị kagonka!
Ị kago! Ị tero tanjele?!
Ị tara nzu?!
Ị siri nni ne kwu?!
Ị kparankụ?!
Ị kago! Ị kagonka! Ị kagonka!
Ị kago, ị kago, ị kago nka eh! Ị kagonka!
Ị gbata egwu a nwa lịalị kogo!
Ị kagonka! Ị kagonka!
Ị kago, ị kago, ị kago nka eh! Ị kagonka!
Ị kago, ị kago, ị kago zigbonka.
Ị kago, ị kago, ị kago zigbonka.
Ị kago, ị kago, ị kago zigbonka.
Ị kago, ị kago, ị kago zigbonka.
Ma n'anaghị akanka n'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba! N'egwu onye maragba!
N'egwu onye maragba eh!
Kpakpankolo kpa nkolo,
Kpakpankolo kpa nkolo,
Kpakpankolo kpa nkolo,
Kpakpankolo kpa nkolo!!!
Eh!! Ọ bụnị gbara kpakpankolo kpakpa!
Ọ bụnị mero kokommiri kom miri koko,
Ọ bụnị gwuru egwu a ja jan jaram janjan jam!
Kwanyere onwe gị ugwu zudi ke n'ị kago.
Ị kago! Ị kagonka!! Ị kagonka!!! Ị kagonka!!!