EKWE by Onyeka Onwenu (Arr. Nwaiwu Ifeanyi) — Lyrics

Onyeka Onwenu (Arr. Nwaiwu Ifeanyi) Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Ekwe Ekwe o Ekwe o Ekwe o Ekwe [VERSE 1] Mnee anya n'aka nni n'ekwe ekwe k'ọ naabịa Mnee anya n'aka ekpe n'ekwa ekwe k'ọ naabịa Ebe m jelu ekwe ejee, gwa nụ m ife m gaeme Ụmụ ụwa gbata nụ o, gwa nụ m ife m gaeme [CHORUS] Ji m gị ụgwọ e, ji m gị ụgwọ Ekwe Ji m gị ụgwọ e, ji m gị ụgwọ Ekwe [UNISON] Ekwe mgba dike ekwe, ekwe mgba dike ekwe kwa Nnọọ lụ m onwe m ije lu bja a, nnọọ lụ m onwe m ije lu bja I wee bu ekpe e gowe bja, i wee dokwasi m ya n'ukwu I wee naayọ m wee ju iwe, naebekwa i naebekwa, onye n'eti gị ekwe Ekwe mgba dike Ekwe [CALL AND RESPONSE] Onye iwe ya biko we gbuo ya Ọsụ kọsụ nwa mkpi ya biko su gbuo ya [CODA] Ekwe Ji m gị ụgwọ e, ji m gị ụgwọ Ekwe Ji m gị ụgwọ e, ji m gị ụgwọ Ekwe!

Download the sheet music

EKWE

EKWE

By Onyeka Onwenu (Arr. Nw...
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want