EGWU ONWA by Hillary Uchechukwu Eze — Lyrics

Hillary Uchechukwu Eze Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Solfa notation

Full Lyrics

Shererengba shererengba kpangba kpangba kpangba anuma So so so anuma so so so enwe Suribejiniabe e nwe Ehi o nweshie no o nwa e Eh o nweshie shieme O nwunwa ezigwe mu ne gi bu nogugene o bu ga nu ho Akpa shi ru ho o gu ge kwu nonye nwe He a he a he a he O rigburu fu d'o o Futa ganyi gwusie gwu o N'eo buguo gbugba ote o N'eo bugu o tu t'o nu o Nke o nabu o nwa e bwe o Eh! Onwa e shie No o nwa e shie me no nwa O nwa e shie shie me no eh o nwa e shie me O nwa nwa ezigwe mu ne gu bu noguge ne o bu gu nu ho A kpa shi ru ho o gu ge kwu no nye nwe Ah he a he a he a he a he Adam ma eze nwanyi a he a he Adam ma eze nwanyi a he a he anyi biaru ngwuri egwu a he a he Anyi a biagu o gbugba ote a he a Agban Kolo gban Kolo udu ma o gene onye o mara tum ya yaga tum ya onye o Udara gbo udara gbonwe eze udare Shie legude udar'itu shue itu shue Kereke nwa gbo en o Kere ke nwa gbo o Kere ke eh bia o Kere ke nwa gbo o Kere ke bia bia o Ganyi gwurie gwu dianyi O Kere ke o Kere ke dum dum dum kpai kpai O Kere ke ichun ta O Kere ke nwa mma gbata ne oge nwo bata jeru n'enu k'ala ta la ta huise Doh reh mi mi reh doh doh lah doh pur'eke N'on'a la la O n'a la n'ensu ka n'a k'a yara ya A yara ya a yara ya a yara ya A yara ya ji a yara ya A yara ya anyi jia n'onyike jia gwu mbu ebo eto e No onyike jia gwu e o nye ike ji a gwu o nye e jia gwu Onyi ke jia gwu e e Onyike jia gwu e onyi ke jia gwu ee

Download the sheet music

EGWU ONWA

EGWU ONWA

By Hillary Uchechukwu Eze
Solfa
Igbo
6 pages
9 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want