EGWU ONWA (Moonlight Play) by Okeke Matthias Chiedozie — Lyrics

Okeke Matthias Chiedozie Igbo Nigerian Pidgin Folk songs Concert Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[S/T SOLO] Aye o! aye o! Aye o! aye o! Ndi nne na ndi nna putaba Okoro bia n'agbohobia putaba Umuaka ndi ntakiri putaba Maka na oge anyi ji enwe anuri erugo Oge anyi ji egwuri egwu Oge anyi ji akupari nkata erugo Egwu onwa [CHORUS] Onye obula putaba putanu maka egwu onwa Og' egwuregwu oge anyi ji enwe anuri Anyi akpariba icho akuko anyi a koriba Og' egwuregwu oge anyi ji enwe anuri Erente pipi! Erente pipi! Erente nwa ngwere gara ije n'ogbara oso Erente nwa ngwere gara ije n'ogbara oso Erente pipi! Erente pipi! Erente pipi! Erente hei! Erente pipi! Erente pipi! Mgbe ote ngwo n'ete ngwo Obi n'ato y'uto Mgbe ote ngwo n'ete ngwo ya Obi n'ato y'uto Mgbe origoro n'elu ya Mgbe oridara n'ete ya Kwam jigi jigi kwam jigi Obi n'ato y'uto Kwam jigi jigi kwam jigi Obi n'ato y'ato Dudu du yaya! Dudu du yaya! Okere okereke Dudu du yaya! Okere okereke Dudu du yaya! Oga n'aga Kwe n'oga n'aga o ga n'aga je Ete maramma oku Ete maramma Okeke n'ako ede! Ete maramma Okafo n'ako ede Ete maramma oku ko Ete maramma okuko Mmawu anyi n'aga n'azu Mmawu anyi n'aga n'azu Mmanwu anyi n'aga n'azu Mmanwu anyi g'apia y'ihe Tu zam zam tu zam zam Tu zam zam tu zam zam a Na m aturu nnem ose tuu tuu Tu nwoke n'ike n'ike Tu nwoke n'ike n'ike Onye mmiri pipiro Piro piroro pi ogenege Kpukpumkpo gene ogene ogenege Kpukpumkpo gene ogene ogenege Onye n'akpi ogene ogene ogene ge Ogene ogene ge Kpakpa nkolo kpam kolo Kpakpa nkolo kpan kolo Udu mo ogene Udu mo ogene Onye omara dudu yaya ya Dudu yaay ya Onye omara Onye omara Onye omara dudu yaya ya Dudu ya dudu yaya ya Onye mara dudu yaya ya Dudu yaya ya Dudu yaay ya dudu ya Be Obinna rie raisan bins Onyi nuru fiftin botulus Emeka g'achuoso Turu bom turu bom bas Kas la ba la ba La ba kai kai Ewu n'eri ji di oku mbala n'eri ete Biko megbeere m uzo ka m bata onu ku Kedu onye g'abu oyimo kedu Onye g'abu oyimo? Kedu Onye g'abu oyimo nye g'abu oyimo Afugo m Oyi mo? Afugo m Oyi mo? Afugo m Oyi mo nye g'abu oyi mo Onye g'agbasegwu iya G'agba egwu iya? Onye g'agbaegwu iya? G'agba egwu O neme Ihere umu agb'ohia o n'eme Ihere umu okorobia i g'agba egwu ewo! Ekwesu hapu ya ka olaa Ka olaa be di ya ajo Hapu ya ka olaa Ka olaa be di ya i g'agba egwu ewo I g'agbaegwu ewo Onye ihem n'ewe iwe ya Biko wegbou ya Kpamkpam! Osuko su nwa mkpi ya Biko sugbuo ya Kpamkpam Onye ihem n'ewe iwe Onye ihem n'ewe iwe Onye ihem n'ewe we Onye ihem n'ewe iwe Onye ihem n'ewe iwe ya Biko wegbou ya ya Biko wegbou ya Kpamkpam!

Download the sheet music

EGWU ONWA (Moonlight Play)

EGWU ONWA (Moonlight Play)

By Okeke Matthias Chiedoz...
Staff & Solfa
Igbo, Nigerian Pidgin
29 pages
4 Downloads
Folk songs Concert Celebrations
0 0

More lyrics you may want