Full Lyrics
ACT I (Adaobi's Solo)
Ahe! Ọnkwọ nkwọ nkwọ
Ahe! Ọnkwọ nkwọ nkwọ
Onye nọ nsọ eh? Ọn'ọmbọ
Okokoko
Ime n'eme Lọọlọ eh!
Okokoko
Ime n'eme Lọọlọ eh!
n'ime n'eme Lọọlọ
n'ime n'eme Lọọlọ
n'ime n'eme Lọọlọ ya
n'ime Lọọlọ anyị n'ụmụlọ a nụ n'ọbọdọ Betleham
Eze siri mu sịụnụ doo doo doo bia nụ
Unu gbat'ọsọ k'unu nyere Lọọlọ y'aka
Okokoko
Ime n'eme Lọọlọ igwe!
bute nụ ihe niile nk'ị mara ejiamụ nwa o
Eze siri kpotanụ ndi niile ahụ mara ha n'amụ nwa o
Kute mmiri but'ite gị
Chit'ute gị bia k'anyị gaa n'ụlọ a nụ
Akwa nwa, ụdọ nwa
Ọjẹ nwa, chita ya bia n'ụlọ a nụ
Chit'ọngwụ gị
Ụkọchukwu kpeb'ekpere
Eze mmụọ wer'ọsọ gaa n'ụlọ anụ
K'anyị jebe, jee fu Lọọlọ anyị
K'anyị jebe jee fu Lọọlọ anyị Mary
Ndi Eze ite agabago ka ha fu nwata ọgamụ
Ha ji ọla edo
Ha ji Frankincense were jide kwa myrrh
Onyiny'a n'enye ndi eze o
K'anyị jee
ACT II (AllegroThe Birth)
Amụworo anyị Ony'ebube
Leenụ Ony'ebube
Leenụ Ony'ebube
K'enibere n'a ngbu nke n'ụlọ anụ
Ony'ọgbugbo Ony'ọgbugbo Ony'ọgbugbo
Leenụ Ony'ọgbugbo
Ọbele nwa amụr'anyị bia nụ leelee
Ọbele nwa amụr'anyị
Nwebem ọñụ na Mary amụgo nwa anụ
Nụrịba na Mary amụgo nwa anụ
Ụwa tụr'anya n'aka ya nụrịba nụ ebighebi
Nnaebighebi Eze mo
Nna di ebighebi sọ sọ ya bụ nna
Nnaebighebi k'ọ gaa bụ
Dike Diw
Kedu afa ya? Gwama afa ya
Ony'ọgbugbo, Chukwu Ony'ọgbugbo
Kpọba nụ ya
Dike dike diwe
Dike ndi kere re
Dike k'amụworo
Onye ọma
Chukwu bụ dike
Kedu ife melụ?
Nne Maria mụgo
Nne Maria mụgo
Onye nzọpụt'anyị