NDI NNA, ODOGWU! by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Fathers songs Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ndị Nna, Odogwu odogwu! Ndị Nna, ndị anyị jiri biri! Ndị Nna, ekele dịrị unu ncha. Chukwu gọzie ndị nna niile! VERSE 1 Ndị nna, afụfụ unu n'ata n'ụwa erika, jisienụ ike. Ndị nna, nsogbu unu n'enwe n'ụwa erika, nwee ntasi obi. REFRAIN Ndị Nna, Ndị Nna, Ndị Nna, unu bụ odogwu o! Ndị Nna, odogwu o! Ndị Nna. VERSE 2 Agụụ gụba nwa, nna gaama ihe emere ya. Ahụ nwụba nwa, nna gaama ihe emere ya. VERSE 3 Echiche gbube nne, nna gaama ihe emere ya. Ụbọchị jọba njọ, nna gaama ihe emere ya. VERSE 4 Ọ bụ n'oke anwụ, nna gaama ihe emere ya. Ọ bụ n'oke mmiri, nna gaama ihe emere ya.

Download the sheet music

NDI NNA, ODOGWU!

NDI NNA, ODOGWU!

By JUDE NNAM
Staff & Solfa
Igbo
7 pages
14 Downloads
Fathers songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want