Full Lyrics
Ezumike ebighiebi nye ya
Onyenweanyi Chineke Nna nara ya
(Biko) n'ala eze gị
Mee n'ebere Dinwenu
Onye obi ọma
Gbaghara ya njọ
O mere n'ejo gị Dinwenu
Nabata ya n'obodo ọma
Nabata ya na Jerusalem
Ebe i kwere ndi nsọ gị na nkwa
N'aha ga ezu ike.