EZI CHI by Chukwuebuka Ozioko and Emeka Ujam — Lyrics

Chukwuebuka Ozioko and Emeka Ujam Igbo Easter Hymns Holy Week Hymns Anthems Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[SOPRANO SOLO] Ezi Chi shi n'ezi Chi agu nwa David ekene Jesu ekene [CHOIR] Ezi chi shi n'ezi chi agu nwa David odogwu nsha'nsha mmiri n'evu'ogwe [CALL] Ka'm boo r' g'n kata [RESPONSE] Nkata'ony'eze ha fur' Ocheze ya ma gbada [CALL] Ejide kpo gbue [RESPONSE] Ta n'ihi nzof'ta anyi n'ugwu calvary egbur' eze na'emeg' shaku n d' b'anyi od' kwa mma wawa [CALLS] Mary nne ya ebee [RESPONSE] Ayak'a yak'a yaka ho a o [CALL] Ndi'umuazu wee tie [RESPONSE] Ayak'a yak'a yaka ho a o [CALL] Uta gbawar'ili [RESPONSE] A o ayak'a yak'a yaka ho m[CHOIR] Kpr'uboshi'nto agaa ili we gher'oye iman'ony'eze ebiliwo n'onwu wee vur'njom laa [REFRAIN I] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe [CALL 1] Yara dike gb'izu'agbagharia ya [REFRAIN I] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe [CALL 2] Enenie nwi te'ogbonyu'oku [REFRAIN I] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe [CALL 3] Mberede [REFRAIN I] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe [CALL 4] K'eji'ama dike [REFRAIN I] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe [SOPRANO CALL] Umu'eze b'anyi Umu'eze b'anyi Umu'eze b'anyi n'ez'anyi eee eee eee [RESPONSE] Merir'i ke'onwu shi'anyi t'ew'egwu shi'anyi wew'anwuri ya bu gwam okwu eee N'ikpe'amag'anyi vute'n kwa m'anyi tew'ete n'ob'iye zir'ezi neee Nna'm bo'n to'n no ise ishi esaa [REFRAIN II] Ekene diri Chukwu eze nwur'anyi n'obe Aya mma o aya mma o iyo! aya mma o Eze anyi bukwan ezi Chi Ony'eze bu ezi Chi Ony'eze bu ezi Chi Ony'eze bu ezi Chi [SOLO CALLS] Chi shi n'ezi Chi bia wer'ndu ya nye maka nd' ofu'r n'enya Ima n'amukwara y'amu N'ulo'anu k'owee dir'anyi'mma ezi Chi vur'anyi'onu merie'onwunw'anwar'ya mashi vunie'anyi'enu Eo! ejide re Ola och'iri nto k'ewe got'anyi a kporen nye'o nye ok'ikpe amaa y'ikpe'onwu eze na'emeg' shaku imakwa'nke ka'njo ony'eze n'afufu akwanye ya k'ovur'obe Ima n'amakwara y'ura onya juru y'ahu bukwan'utari'apiara ya ejir'ube mafuo y'efo k'odo'enya n'onwuo ma ya b' k'anyi dirindu [MALE SOLO] Maka Chukwu hur'uwa n'enya o hur'uwa n'enya we r' ofu nwa ya wee nye'anyi ka onye kwere ne ya ghar'ila n'iyi kama ka onwe n du ebighebi n'ezie ebighiebi. [CHORUS] Ah eee ndu ebighiebi ebighiebi. Ony'eze eze kach'enu ony'eze ony'eze nare kene ze mo ony'eze ony'eze ony'eze Nar'otito Ony'eze na r'ekene O me ob' Ony'eze na r'ekene Neneb'ejeoru Ony'eze na r'ekene nwoke dokar' Ony'eze na r'ekene Chi ka nze n'ozo Ony'eze na r'ekene Nu'anakw'anu'olu'm a oo okwa eto dike na'nk'omere o mekwa'ozo o ho! umu'ez'u [SOLO CALL] Jesu chib'anyio uta gbawar'ili agu bat'ohia mgba d'awar'oso gaa gaa l'ogwu agu nwa Maria onyenchikota onyenlekota o sikiriwo sikiriwo sikiriwo sikiriwo dike dike dike dikendikerere dikendikerere Jesu chib'anyio ony'eze mo Ekene [RESPONSE] Bia chiba bia chiba bia chinyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'aba Bia chiba bia chiba bia chinyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'aba Bia chiba bia chiba bia chinyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'anyi bia o Jesu chib'aba Bia chiba nara ekene nyi bia o bia chiba nara ekele

Download the sheet music

EZI CHI

EZI CHI

By Chukwuebuka Ozioko and...
Staff & Solfa
Igbo
28 pages
1 Downloads
Easter Hymns Holy Week Hymns Anthems
0 0

More lyrics you may want