Full Lyrics
INTRO
Gịnwa chineke kulie k'anyi jee n'ulo chukwu
K'anyi jee n'alter kele chineke kere anyi
Were ihe onyinye mara mma we re onyinye buru ibu
Kulie n'kwu gi gba r'gwu di mma k'anyi jee n'alter chukwu nye y'onyinye
Onyinye onyinye di mma
Kulite nu
REFRAIN
Ndi otu kristi k'anyi jee n'alter ya
Were ihe onyinye mara mma butere chineke
Kulie k'anyi jee kele ya maka n'o bu eze onyinye
VERSE 1
Chukwu nna ime ka af'oma gi bara uba
Mak'aku n'uba nk'i nyere anyi o n'ahu ike
K'anyi jiri bia n'ebe gi di nso enyegi onyinye
VERSE 2
Otutu oge kam no n'eche ihe mg'e mere di nwe nu
Maka onyinye ndu nyerem o
Chukwu oma olu oma gi ebu ka
M wee si ka m were abu otito jaba ya mma
Maka onyinye ndu nk'on'enye mo
VERSE 3
Chineke onye onyinye maka onyinye nwa inyere nwanyi aga
Ka o ji bia n'ihu gi wee n'ekele gi
Maka n'i bu onye onyinye ngwa k'anyi nye y'ekele
Okaka onyukwu eh
Ime ka onye onyinye
Ngwa k'anyi nye y'ekele
VERSE 4
Kedu ihe anyi ga enyegi nna ko zu o ro gi
Maka ihe oma nile i mere anyi o bia nye ya
Onyinye oma eh onyinye oma eh onyinye oma eh onyinye
Onyinye di mma onyinye oma