Full Lyrics
[REFRAIN]
Eze m o, Chineke m o, Okaka
Nna gbadata nara onyinye anyi o
Odogwu n'agha gbadata n'alta gi
Chukwu oma, so gi ka anyi g'efe
So gi bu chi anyi o
[VERSE 1]
Nna bi n'eligwe ledata anya n'alta gi
I gaahu ihe a f'anyi naeweta gi
Biko nara ya, biko chi m o
[VERSE 2]
O bu n'aka uko gi eh k'anyi si achu aja gi
Aja di nso, biko nara
Biko nara ya gozie anyi o