Eze Di Ebube (washing Of Feet) by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesu Onye chineke zitere n'uwa Eze di ebube onye ngopuru ụmụazụ ya Dinwenu lee m anọ m n'ihu gị A bịara m ka ị saa m ụkwụ VERSE 1 Pita jụrụ Dinwenu, Dinwenu ị gaasa m ụkwụ? Onyenwe m ị gaasa m ụkwụ? Ọ bụrụ na m asaghị gị ụkwụ Nwanne m ị gaghị esozi m VERSE 2 Jesu Onye ngozi Onye ji umeala saa ụkwụ ụmụazụ ya Anọ m n'ihu gị ka ị saa m ụkwụ

Download the sheet music

Eze Di Ebube (washing Of Feet)

Eze Di Ebube (washing Of Feet)

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Lenten Hymns Holy Week Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want