EGWU ONWA NSUKKA by Hilary Eze & Michael Uzomah — Lyrics

Hilary Eze & Michael Uzomah Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Staff notation

Full Lyrics

Shererengba shererengba, kpa ngba kpa ngba kpangba, a numa ta sou sou sou, a numa ta sou sou sou. Enwe nwa kpalube, Enwe suru ibe ji nabo Enwe su ne oga bu nk'eto, Enwe o Enwe o Enwe o! Eh! onwa eshieno eh! onwa eshieno eh onwa eshieme. Onwa nwa ez'igwe mu ne gu bu ne oguge ne o bugu ne uho, akpashi r'uho oguge kwunu onye nwe ahe ahe. Origburu futa o o, o, futa g'anyi gwuri'egwu. o, o, ne obugu ogbugba ote. o, o, me obugu otutu onu o, o, nke on'abu owuweiwe. o, o, Ada m maeze nwa ugwu ahe ahe Ada mma eze nwa ugwu e ahe ahe anyi biaru ngwuriegwu ahe ahe anyi abiagu ogbugbaote o ahe o ahe. Agbankolo gbankolo odume ogene onye o mara tum ya! ya! ya! tum ya! udar'agbo udar'agbonwa eze. Udara eshuelegude? udara itushue i tushue. Okereke nwa'gbo eh Okereke nwa'gbo, eh okereke nwa'gbo a e bia o g'anyi gwuri'egwu. Okereke okereke! Okereke i chunta Okereke i nwummanya nya ne Oge nwa obata jeru ne nsuk'a lata' lata' huise. Doh reh mi, mi reh do doh lah doh ekpure k'otabur'eka moguayaraya ji'otabur'eka moguayaraya o n'ejeje o n'eje ne nsuk'o n'alala. O n'ala ne nsu ka mak'ayaraya ji, ayaraya ayaraya ji ayaraya mak'ayaraya ji, ayaraya ayaraya ji anyi jinma onye ike jiagwu mbu ebo eto e eno. O ny'i ke ji'a gwu e o ny'i ke ji'a gwu any' ji'a m'o ny'i ke ji'a gwu eh o ny'i ke ji'a gwu, ony'ike jia gwu!

Download the sheet music

EGWU ONWA NSUKKA

EGWU ONWA NSUKKA

By Hilary Eze & Michael U...
Staff
Igbo
30 pages
0 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want