Etum K'Anyi Bu by Jerome Ezeuzo — Lyrics

Jerome Ezeuzo Igbo Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Etum k'anyi bu, aru anyi bu aja Mkpurobi anyi ga n'iru Chukwu, e kpee ya ikpe Biko Eze bi n'igwe, Onye nwe m mee ebere Biko Eze bi n'igwe, Onyenwe mee ebere VERSE 1 Mmadu kwusikene ti nwa oge, chee echiche Juo onwe gi, ihe I bu VERSE 2 Leenu onye nwuru anwu si togboronu Ma n'ututu o di ndu a naetu ya odogwu Omemgboji, Agu Dike, Nwannem Dike nozi n'iru onye ikpe VERSE 3 Leenu nnukwu mmadu n'uwa Ka o bu ihe nkiti, nri ahuhu VERSE 4 Ihe mmadu emena n'uwa, o gaghi agbanari onwu I gaazariri ajuju, n'iru Onye Ikpe VERSE 5 Onyenweanyi, I maara na anyi adighi ike Meere anyi ebere

Download the sheet music

Etum K'Anyi Bu

Etum K'Anyi Bu

By Jerome Ezeuzo
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Lenten Hymns Burial / Funeral Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want