Full Lyrics Etu Jesu siri nwụọ kulitekwa n'ọnwụ, etu ahụ ka Nna g'esi kulite ndị nile nwụrụ na Kristi. Etu mmadụ nile siri ket'ọnwụ n'aka Adam, etu ahụ ka mmadụ nile g'esi keta ndụ n'aka Kristi. Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia, Alleluia.