Nso Nso Nso (Missa Inye Otito) by Nwatu, G. C — Lyrics

Nwatu, G. C Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Vernacular Masses Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ, nsọ. Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha nsọ. Ebube gị jupụtara eluigwe n'ala. Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha nsọ, Ebube Gị jupụtara eluigwe n'ala. Etu si tie ya n'igwe, tie ya n'ụwa, ka ndị mmadụ mara eh! na Chukwu dị nsọ ndị mmụọ ọma n'eti eh! ngwanụ k'anyị tie Hosanna, Hosanna n'elu kachasị elu. Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị, Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị.

Download the sheet music

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

By Nwatu, G. C
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Vernacular Masses
0 0

More lyrics you may want