Enwere m aṅụrị / Nna Nara by Jude Nnam / J.C.C — Lyrics

Jude Nnam / J.C.C Igbo Entrance songs Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. VERSE 1 Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyi jee n'ụlọ Chukwu aṅụrị, aṅụrị k'anyi kwuzi n'ọnụ ụzọ ama Ierusalem dika eke obodo kwusiri ike. VERSE 2 Ebe Ierusalem dika eke obodo kwusiri ike, ebe agbụrụ nile n'aga mba nile nke Onye nwe anyi, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. VERSE 3 Kpe ni le n'a gọ mba ni le nke Onye nwe anyi, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. Udo diri ndi hụrụ gị n'anya, udo diri gị. Na ndionyi m n'o ma k'a si Udo, udo udo diri gi N'i hi ulo Onye nwe anyi m'a gaachọ m'a k'o di mma. NNA NARA (FOR CONSECRATION) Nna naranu gozie Onye nweanyi a ja anyi n'achuru Gi. REFRAIN Chineke nara ya, nara ya na gozie. VERSE 1 A ja'umu gi n'achuru gi Okuwa, Chineke nara ya. VERSE 2 A ja di ndu dinso kanyi n'achu, Chineke nara ya. VERSE 3 Mak'andi din du na ndi nwuru anwu, Chineke nara ya. VERSE 4 Sinu n'a ja nke a nyanyi udo, Chineke nara ya.

Download the sheet music

Enwere m aṅụrị / Nna Nara

Enwere m aṅụrị / Nna Nara

By Jude Nnam / J.C.C
Solfa
Igbo
2 pages
93 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want