Full Lyrics
[CHORUS]
Zụkọtanụ ụmụ Chineke zụkọtanụ
K'anyị fe Ya Chukwu kere igwe n'ụwa
N'ihe dị n'ime ya zụkọtanụ
[VERSE 1]
K'anyị kpọọ isiala nye Chukwu ebube
Anyị ezukọla ị
[VERSE 2]
Nye Gị ofufe ruru Gị
Mee k'anyị bụrụ ezigbo ụmụ Gị
Dịka otu ezinụlọ
Zụkọtanụ ka ụmụnne
Zụkọtanụ n'ime Chineke
Zụkọtanụ k'anyị fe Chukwu anyị