OGE ERUGO by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ah ah eh! Oge erugo, ah eh! oge erugo iyo Koko eh! K'anyị jee n'obi Chineke Nna Iyo koko eh, iyo koko, k'anyị jeenụ na be Chineke Jee sekpuoro Ya, iyo koko eh, iyo koko K'anyị jeenụ n'ụlọ nsọ, jee nyenụ ya otito Maka n'ọ bụ Chi kere eluigwe n'ụwa, maka n'ọ bụ eze Nke kere eluigwe n'ụwa, O! oge erugo Eh! oge erugo, eh oge erugo, eh oge erugo O! VERSE 1 Ọṅụ jurum obi Ogem nụrụ ha kwuru sị K'anyị jeenụ, k'anyị jeenụ, k'anyị jeenụ n'obi Chukwu K'anyị jeenụ, k'anyị jeenụ, k'anyị jee n'obi Chineke VERSE 2 Jerusalem obodo Ma ebe obibi Chineke ewusiri ike Anyị kwụzị, anyị kwụzị, anyị kwụzị, anyị kwụzị N'ọnụ ụzọ ama gị VERSE 3 K'anyị jeenụ, k'anyị jee, oge erugo k'anyị jee K'anyị jeenụ n'ụlọ Chineke Eb'agbụrụ niile nke Dinwenu naaga Jee too aha Ya, jee bulie aha Ya elu Maka n'iwu Israel, ọ bụ ebe ito Dinwenu K'anyị jee, oge erugo k'anyị jee

Download the sheet music

OGE ERUGO

OGE ERUGO

By Emma Orji
Solfa
Igbo
3 pages
8 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want