Full Lyrics
[CHORUS]
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu,
Bịanụ k'anyị jee n'ụlọ Chukwu.
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu bee Chukwu anyị,
Chukwu bụ sọmma,
Nwanne m bịa k'anyị jee,
Nụ nụ nwanne m bịa k'anyị jee.
[VERSE 1]
K'anyị jee na bee ya,
K'anyị jeekuru Papa,
Chukwu ọma nke igwe,
Chukwu ka bee gị,
Nyekwa anyị ndụ,
Mekwa k'ife gị bata n'anyị.
[VERSE 2]
Chukwu n'ekwu anyị,
Olisa, ọkaka,
Ebube dike,
Chukwu ka bee gị Nna!
Nyekwa anyị ndụ,
K'ife gị bata o!
[VERSE 3]
Chukwu omemma,
Onye ukwu ekene,
Juru anyị ọnụ,
Chukwu ka bee nke gị,
Chukwunna nye anyị ndụ,
K'ife gị bata.