Full Lyrics
VERSE 1
A n̄ụrịrị m ọṅụ mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
REFRAIN
K'anyi gawa, k'anyi gawa n'ụlọ Chineke
M goriri m o, mgbe m nụrụ k'aha kpọrọ m o
K'anyi gawa, k'anyi gawa n'ụlọ Chineke
CHORUS
Ngwa nụ
K'anyi gawa nụ
K'anyi gawa nụ
Gaa, k'anyi gaa n'ụlọ Chineke
K'anyi gawa nụ
K'anyi gawa nụ
Gaa, gaa too Chukwu
VERSE 2A
A gbara m egwu mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
VERSE 2B
A kụrụ m aka mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
VERSE 3A
Obi m toro Chukwu mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
VERSE 3B
Mmụọ m goririri mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
VERSE 4A
E ji m otito bịa mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị
VERSE 4B
E ji m ekele bịa mgbe m nụrụ k'aha kwuru sị