Ebe Obibi Onyenweanyi by Degor — Lyrics

Degor Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Onyenweanyi, n'obi m n'im'obi m eb'obibi Onu n'amasi m Oburu n'Onyenwem Onu n'amasi m Oburu n'Onyenwem CHORUS O nwannem k'anyi kelee Chineke n'O nyere anyi nma bia nyi eb'obibi ya Eb'obibi Chineke bu ih'onu jupatara n'ime ya soso onu nye ndi kwere n'Okwu ya Kedu kam g'esi dapu Onyenwem Kedu kam g'esi dapu n'iwu gi ebe ihe nrita m'k'uwa bu ihefu itunyere eb'obibi gi Chineke sachapu njo n'ime obi m maka n'eb'obibi gi n'amasi m Kam di rocha biri n'ime ya

Download the sheet music

Ebe Obibi Onyenweanyi

Ebe Obibi Onyenweanyi

By Degor
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want