Full Lyrics
REFRAIN
Anyị abịawo Chineke, anyị abịawo Nna.
Anyị abịaw' ikele Gị, gọzie anyị Chukwu.
VERSE 1
Bịanụ ụmụ Chineke k'anyị kelee nụ Nna,
Okenụ ndị kwere na Ọkpara Ya Jesu.
VERSE 2
Toonụ Chineke Onye kere ụwa nile,
Toonụ Chineke Onye n'echekwaba ya.
VERSE 3
Chukwu ebuka, Chukwu ebuka, ngọzi
Ya karịrị akarị n'eb' anyị nọ.
Kele Ya, kele Ya, keleenụ Chukwu.