Full Lyrics
REFRAIN
Anyị abịawo Chineke
Anyị abịawo Nna
Anyị abịaw' ikele gị
Gọzie anyị Chukwu.
VERSE 1
Bịanụ ụmụ Chineke
K'anyị kele nụ Nna
Bịanụ ndị kwere na okwu Ya Jesu.
VERSE 2
Toonụ Chineke
Onye kere ụwa niile
Toonụ Chineke onye n'echekwaba ya.
VERSE 3
Chukwu ebuka
Chukwu ebuka
Ngọzi Ya karịrị akarị n'eb'anyị nọ
Kele Ya kele Ya
Kelenụ Chukwu.
VERSE 4
Gị bụ Nna nwe ekele anyị
Anyị atụrụ gị ahịhịa
Gị bụ Nna nwe ekele anyị
Ma mgbede ụbọchị anyị.