ANYI ABIALA by Rev. Fr. Uchechi B. Okea — Lyrics

Rev. Fr. Uchechi B. Okea Igbo Entrance songs Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Anyị abịala ị kele Gị Chukwu ebube nara ekele anyị a [VERSE 1] Bịala ị kele Gị maka mmesoma Gị Maka ndụ nk'ị nyere m o a nọ m ị ga ị kele Gị Mak'ahụik'ị nyere m o a bịa ra ma bịa onye hụrụ Jesu Kelerem ya shiam shi O mee na Obasi bi n'igwe akmam dị n'elu [VERSE 2] Chukwu ị nyerem udo nke mkpụrụ obi Ị nyerem ọṅụ nke zurum oke Ọ bụ gịnị ka m gaeji kele Gị maka mmesoma Gị na ndụ m Ya ka m jiri [VERSE 3] Sị Chineke Nna ị na mee nao maka nwa nk'ị nyere anyị o Anyị abịala ị kele Gị Chi ne nye nwa lei ekele dịrị Gị Ị naagwọ ọrịa naanaghị ego Ọgwọ mgbe ike gwụrụ ndị bịa ụwa Ọ kaa o mee mma mma dịrị Gị

Download the sheet music

ANYI ABIALA

ANYI ABIALA

By Rev. Fr. Uchechi B. Ok...
Staff & Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want