EN'IGWE by CHARLES ONWUBUYA — Lyrics

CHARLES ONWUBUYA Igbo English Entrance songs Motets Hymns Solfa notation

Full Lyrics

RECIT. (WITH SPIRIT) TENOR O lo lo unu mu n'oge nk'anyi g'eji wee jee bee Chukwu elugo, K'anyi jee nu, K'anyi jee kene Olisa bi n'igwe, K'anyi jee nu, K'anyi jee kene o lo ro ihe loro ihe lor'enyi Ika n'eche kunie o ANDANTE K'anyi jee nu, K'anyi jee nu lo Chukwu Kene ya n'ifeoma o me l'anyi n'iru Umuwa kene ya oh! nwannem K'anyi jee oh! K'anyi jee nu K'anyi jee too ya n'o di ebube En'igwe n'uwa na mgiliji n'ike ya e wo! K'anyi jee zu k'o nu na Jerusalem CHORUS K'anyi jee nu K'anyi jee too ya n'o di ebube En'igwe n'uwa na mgiliji n'ike ya e wo! K'anyi jee zu ko na Jerusalem VERSE 1 Anuririm o mgbe a na si K'anyi jee n'ulo nke Chukwu, Ukwu anyi guzo n'iru gi na Jerusalem. Anuririm o mgbe a na si K'anyi jee n'ulo Chukwu ah! na Jerusalem. Anuririm o nu K'anyi jee n'ulo nke Chukwu Ukwu anyi guzo n'iru gi n'ala Jerusalem. K'anyi jee VERSE 2 Jiri mkpu onu nwannem bia n'iru ya Mara na i di mma oh nwannem Bia n'iru ya mara na Kristi Agam'e wer'obim jere Chim'ozi Woro ya olu oma oh ozi oma oh Olu oma oh ozi oma oh Olu oma oh zipu nu ozioma oh! SECTION C K'anyi jee oh! Anyi niine g'elu enigwe. Anyi niine g'aba En'igwe. Nwa Chineke kambu n'uwa, Amen. Nwa Chineke kambu n'enigwe, ubiam ga agbalili oku, Amen. Nwa Chineke kambu n'uwa, onwu ike ga agbalili oso, Amen. Nwa Chineke kambu n'uwa, mmeri ga bu nk'anyi, Amen. Nwa Chineke kambu n'uwa, I see oh! Nwa Chineke men nu ria nu n'uwa, I see oh! nu ria. Kambu n'uwa Ifeoma g'adiri gi, Ifeoma g'a dirimu, Ifeoma oh! Ifeoma nu oh, Ifeoma oh, Ifeoma oh! Ifeoma gadir'anyi, Ifeoma gadiri gi, Ifeoma gadiri mu, Ifeoma g'a dir'anyi, Ifeoma nke En'igwe, Ifeoma nke En'igwe.

Download the sheet music

EN'IGWE

EN'IGWE

By CHARLES ONWUBUYA
Solfa
Igbo, English
5 pages
1 Downloads
Entrance songs Motets Hymns
0 0

More lyrics you may want