Ihem Nwere Kam G'enye Diwenu by Rev. Azu & B. C. Abuachi — Lyrics

Rev. Azu & B. C. Abuachi Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

IHEM NWERE KAM G'ENYE DIWENU CHORUS Ihe m nwere ka m g'enye diwenu Senyim ye ihe dimma na sochukwu Were ihoma kele Chukwu Chineke nwe ihe'oma dum VERSE 1 Nye nu Chukwu onyinye nu ihe oma VERSE 2 O bu Chukwu kele nu Ezi Chukwu VERSE 3 Nye onyinye n'ulo nso ihe oma VERSE 4 Udo ya diri nu rile Amen Amen NYE CHINEKE ONYINYE CHORUS Nye Chineke onyinye, nye ya onyinye dimma Nye Chineke onyinye, nye ya onyinye dimma VERSE 1 Chineke ihe chara'anyi si anyi yie ya VERSE 2 Ya mere igwe n'ala n'eji ghi'he thee ya VERSE 3 Iheoma ni'le di n'uwa si n'aka Chukwu bia

Download the sheet music

Ihem Nwere Kam G'enye Diwenu

Ihem Nwere Kam G'enye Diwenu

By Rev. Azu & B. C. Abuac...
Solfa
Igbo
1 page
14 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want