Ekwerem N'Otu Chineke - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
1 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Francis Okechukwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Ekwerem N'Otu Chineke by Francis Okechukwu — Lyrics

Ekwerem n'otu Chineke Nna ji ike niile Ekwerem n'otu Chukwu Nna ji ike niile Onye kere igwe na ụwa Na ihe niile a pụrụ ịhụ anya Na ndị a pụghị ịhụ anya Ekwerem n'otu Chukwu Nna ji ike niile Ekwerem n'otu Onye nwe anyị Jesu Kristi Nwa a mụrụ n'otu nke Chineke Nwa a mụrụ tupu awatụ ụwa niile Chineke si na Chineke Ihe si n'ihe Ezi Chineke si n'ezi Chineke A mụrụ ya amụ e meghie ya eme Ya na Nna bụ otu ihe Onye sitere na ya mee ihe dum Onye maka anyị bụ mmadụ Na maka nzọpụta anyị Si n'eluigwe gbadata O wee rahụ na Virgin Maria Site na Mmụọ Nsọ, O buru mmadụ A kpọgburu ya n'obe n'ihi anyị
Read full lyrics

About Ekwerem N'Otu Chineke

When the homily concludes and the congregation stands, the Creed is our shared profession of faith. Francis Okechukwu’s "Ekwerem N'Otu Chineke" sets the complete Igbo text of the Nicene Creed to a steady, reverent choral arrangement. It allows the choir and the faithful to declare what they believe with deep conviction, moving together through the central mysteries of the Church.

The music naturally follows the narrative of salvation history. It opens with the firm declaration of God the Father, creator of all things visible and invisible, before shifting into the profound reverence of Christ’s incarnation and passion. As the voices recount the resurrection, ascension, and the life of the world to come, the piece builds toward a unified, resounding "Amen." For a Nigerian Catholic choir, singing the Creed in the vernacular brings the weight of these ancient truths closer to home, making the profession of faith both a personal and communal prayer.