EKWEREM N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: BEN. C. AHAMBA
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 8 pages

EKWEREM N'OTU CHINEKE by BEN. C. AHAMBA — Lyrics

MALE SOLO Ndi otu Kristi ndi nwe m k'anyi kwuputanu okwukwe anyi o CHORUS Ekwerem n'Otu Chineke, a ee ee a ee, Nna ji ike nile Ndi Otu Kristi unu ndi nwe m k'anyi kwuputanu okwukwe anyi o Ekwerem n'Otu Chineke, a ee ee a ee, Nna ji ike nile A ee ee a ee, Onye mere Eluigwe n'ala e Ihe dum a na ahu anya, na ihe dum a na ahu anya Umu Nnaa e, na ndi ana naghi ahu anya Ya na Otu Onyenweanyi Jesu Kristi di na mbido Ekwerem na Ya o So Otu Nwa Chineke muru, Nna muru ee tupu uwatuwa nile Chukwu si na Chukwu, ee a ee, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu Amuru amu emeghi eme, Ya na Nna bu Otu ihe n'ihe ha ji buru Chukwu Onye esi na Ya mee ihe dum, ee a ee, Onye mak'ihi anyi bu mmadu Na mak'ihi nzoputa anyi siri n'Eluigwe gbadata O wer'aru n'a Virgin Maria site na Muo Nso O buru mmadu, ewo
Read full lyrics

About EKWEREM N'OTU CHINEKE

"Ekwerem N'otu Chineke" is a vibrant and deeply cultural setting of the Nicene Creed, composed by Ben. C. Ahamba. Written specifically in the rhythmic style of the "Abigbo" cultural dance—a celebrated traditional music form native to the Mbaise people of Imo State—this piece transforms the solemn profession of faith into a lively, communal celebration. The driving rhythms and call-and-response elements invite the entire congregation to affirm their beliefs with joy and energy.

In the Catholic Mass, the Creed is the moment where the faithful stand together to declare the core mysteries of their faith. Ahamba’s arrangement captures this unity perfectly. Opening with a stirring male solo that calls the Christian brethren to proclaim their faith ("Ndi otu Kristi... k'anyi kwuputanu okwukwe anyi o"), the choir responds with a rich, rhythmic recitation of the Creed in Igbo. The familiar articles of faith—from the creation of heaven and earth to the resurrection of the dead—are punctuated by traditional vocalizations ("A ee Ee a ee"), grounding the universal prayer firmly in local Nigerian expression.

Choirs typically sing this piece during festive Masses, cultural days, or major liturgical celebrations where indigenous music takes center stage. Its infectious Abigbo rhythm not only keeps the choir loft engaged but also moves the congregation, making the act of professing the faith a truly uplifting and embodied experience.