EKWERE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
2 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Joshua S. Ugwuanyi
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

EKWERE M N'OTU CHINEKE by Joshua S. Ugwuanyi — Lyrics

REFRAIN Ekwere m n'otu Chineke, Nna ji ike niile. Ekwem n'otu Chineke, Nna ji ike niile. VERSE 1 Nna j'ike niile Onye mere Eluigwe na ala, na ihe niile a pụrụ ịhụ anya, na ndị a pụghị ịhụ anya. Ya na otu Onyenweanyị, Jesu Kristi, So otu Nwa Chineke mụrụ, Nna mụrụ tupu ụwa tụwa niile. VERSE 2 Chukwu si na Chukwu, Ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu, amụrụ amụ, emeghị eme, Ya na Nna bụ otu ihe n'ọdịdị ebighị ebi ha jiri bụrụ Chukwu Onye e si na ya mee ihe dum. Onye mak'ihi anyị bụ mmadụ na maka ihi nzọpụta anyị siri n'eluigwe gbadata.
Read full lyrics

About EKWERE M N'OTU CHINEKE

"Ekwere m n'otu Chineke" is a vibrant Igbo setting of the Nicene Creed, the great profession of faith sung after the homily at Sunday Mass. Joshua S. Ugwuanyi’s arrangement brings a steady, confident rhythm to these ancient words, allowing the choir and congregation to declare their shared belief with genuine conviction.

The piece is structured with a recurring choral refrain—"Ekwere m n'otu Chineke, Nna ji ike niile" (I believe in one God, the Father almighty)—while cantors take up the narrative verses. This call-and-response style keeps the long text of the Creed moving beautifully. As the cantors recount the mysteries of Christ's incarnation, crucifixion, and resurrection, the choir provides a gentle, humming backdrop before swelling back into the bold refrain.

Singing the Creed in the local language always adds a layer of intimacy to the liturgy. When the choir reaches the final verse, anticipating the resurrection of the dead and the life of the world to come, the music builds toward a joyful and resolute "Amen." It is a wonderful choice for solemnities and Sunday worship, grounding the faithful in the truth of the Gospel.