EKWERE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EKWERE M N'OTU CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN I Ekwere m n'otu Chineke Nna, Onye mere igwe n'ala, Ihe niile a naahụ anya Na nke a naadịghị ahụ anya. VERSE 1 Ya n'otu Onyenwe anyị Jesu Kristi, Nwa ọkpara Chineke mụrụ sọ n'otu, Nna mụrụ tupu oge niile. Chineke si na Chineke, Ihe si n'Ihe, Ezi Chineke si n'Ezi Chineke. A mụrụ ya amụ, e keghị eke, Ya na Nna bụ otu n'ihe ha ji bụrụ Chineke. Onye e si na ya mee ihe niile. Maka anyị bụ mmadụ na maka nzọpụta anyị, O si n'igwe gbadata. VERSE 2 Site na Mmụọ Nsọ, O wee yiri ahụ n'afọ Nwa agbọghọ di naamaghị bụ Maria, Wee ghọọ mmadụ. A kpọgburu ya n'obe n'ihi anyị n'oge Ọchịchị Pọntiọs Pịlat, O wee taa ahụhụ nwụọ, e lie ya.
Read full lyrics

About EKWERE M N'OTU CHINEKE

When a choir takes up Jude Nnam’s "Ekwere M N'otu Chineke," they are singing the very foundation of the Catholic faith. This majestic Igbo setting of the Nicene Creed moves beyond a simple recitation, turning the profession of faith into a sweeping choral journey. From the opening declaration of belief in one God, the music carries the congregation through the mysteries of creation, salvation, and eternal life.

One of the most striking moments in this arrangement is the a cappella section marking the Incarnation. As the choir sings "Site na Mmụọ Nsọ... wee ghọọ mmadụ" (By the Holy Spirit... and became man), the instruments drop away. This sudden, reverent stillness mirrors the profound mystery of the Word made flesh, perfectly capturing the moment in the Mass where the faithful bow in reverence.

The energy shifts dramatically as the piece reaches the Resurrection. A triumphant second refrain, "O bilitekwara n'ọnwụ," bursts forth, celebrating Christ's victory over death before the choir drives toward the final, resounding Amens. It is a demanding but deeply rewarding piece for a choir to master, anchoring the Liturgy of the Word with profound solemnity and joy.