EKWERE M N'OTU CHINEKE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

EKWERE M N'OTU CHINEKE by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

INTRO / REFRAIN Ekwere m, Ekwere m, Ekwere mo! Ekwere mo! Ekwere m n'otu Chineke. VERSE 1 Nna ji ike niile Onye kere eluigwe na ala na ihe niile a naahụ anya na ndị a pụghị ịhụ anya. VERSE 2 Na n'otu Onyenweanyị Jesu Kristi, s'otu Nwa Chineke mụrụ, Nna mụrụ tupu ụwa niile Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu. VERSE 3 A mụrụ amụrụ emeghị eme Ya na Nna bụ otu ihe n'ọdịdị e ji ha bi Ha ji bụrụ Chukwu: Onye si na Ya mee ihe dum Onye maka'hi anyị bụ mmadụ na Maka'hi nzọpụta anyị siri n'eluigwe gbada.
Read full lyrics

About EKWERE M N'OTU CHINEKE

"Ekwere M N'otu Chineke" is a majestic Igbo setting of the Nicene Creed, the great statement of faith sung by the congregation after the homily. Composed by Fr. Bart C. Ezeokafor, the piece provides a clear, declarative melody that carries the profound weight of the Church's core beliefs, from the creation of the world to the hope of the life to come.

Singing the Creed can sometimes feel like a long recitation, but a dedicated choral arrangement like this brings the text to life. The score thoughtfully shifts the mood for the central mystery of the faith: the fourth verse, recounting the Incarnation and Passion, is marked to be sung a cappella and at a slower, more solemn tempo (Larghetto). This draws the choir and the people into a moment of reverence before the joyful, rhythmic declaration returns for the Holy Spirit and the Church.

It is a powerful choice for solemnities, feast days, and festive Sunday Masses, allowing the choir to lead the parish in a vibrant and deeply felt profession of faith.