Ekwe Ekeresimesi by Ikenna Mbanagolu — Lyrics

Ikenna Mbanagolu Igbo Christmas Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ekwe ekeresimesi o Ekwe ekeresimesi naaku Ekwe ekeresimesi o Ekwe anyi Ekwe ekeresimesi o Naaku Ekwe ekeresimesi o Ekwe ekeresimesi naaku Ekwe ekeresimesi o Ekwe anyi Ekwe ekeresimesi o Naaku Onu juri n'eligwe Juri n'eligwe Wa Ekwe ekeresimesi gwe n'eluwa Ihe bu be ekeresimesi o Ekwe anyi Ekwe ekeresimesi o Umu anyi Ndi mmuo zi n'ekwe ya na uwa Nwa a biago Nwa Kristi di nwe nu Hwe umu mmadu n'ekwe O Kristi a bia go E gwu ru ya na mu ma E gwu ru ya n'a mu ma Na a ga mu ta ra nyi O tu n wa O kwo u Chukwu we ziga Gu bu ru mma du bi n'e zela nyi O kwo anyi bu Kristi di nwe nu Do so Ka mmuo zi bu te se Ndi nche a ty ni N'ubochi ta ta A mu ta ra a nu nwa o bu ni Bu Eze uwa niile Ndi no n'uru a nyi ba nu Nu umu mmadu nuri ba nu Ka nyi goli be Te be nu egwu Jauwe no si me Jesu a bia go n'uwa I zopu ta nyi

Download the sheet music

Ekwe Ekeresimesi

Ekwe Ekeresimesi

By Ikenna Mbanagolu
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Christmas Hymns
0 0

More lyrics you may want